2. Ihe Emere 13:9 IGBOB

9 Ùnu akwapughi ndi-nchu-àjà Jehova, bú umu Eron, na ndi Livai, mere onwe-unu ndi-nchu-àjà dika ndi ala ọzọ nēme? onye ọ bula nke nābia iwere nwa oke-ehi na ebulu asa meju aka-ya, ọ gāghọ-kwa-ra ndi nābughi Chineke onye-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 13

Echiche 2. Ihe Emere 13:9 na onodu