2. Ihe Emere 15:16 IGBOB

16 Ọzọ kwa, Meaka nne Esa, bú eze, o wezugara ya n'ibu eze-nwayi, n'ihi na o mere ihe kpatara ima-jijiji nye Ashera; Esa we b͕utue ihe-ya kpatara ima-jijiji, ọ supia ya, sure ya ọku na miri-iyi Kidron.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 15

Echiche 2. Ihe Emere 15:16 na onodu