2. Ihe Emere 15:2 IGBOB

2 o we pua izute Esa, si ya, Nurunum, Esa na Juda na Benjamin nile: Jehova nọyere unu, mb͕e unu nọyere Ya; ọ buru kwa na unu achọ Ya, Ọ gēme ka unu chọta Ya; ma ọ buru na unu arapu Ya, Ọ gārapu unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 15

Echiche 2. Ihe Emere 15:2 na onodu