10 Esa we wesa onye-ọhu-uzọ ahu iwe, tiye ya n'ulo ọtọsi; n'ihi na o nēkosa ya ọnuma n'ihi ihe a. Esa we zọpia ufọdu nime ndi-ya na mb͕e ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 16
Echiche 2. Ihe Emere 16:10 na onodu