14 Ma ndia bu ngukọta-ha dika ulo nke ndi bu nna-ha si di: nke Juda, ndi-isi usu nnù ndikom abua na ọgu iri; Adna, bú onye-isi, ya na orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ iri-na-asa na nnu iri, ndi-dike bu dìnkpà:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 17
Echiche 2. Ihe Emere 17:14 na onodu