16 Ọ si, Ahurum Israel nile ka ha b͕asaworo n'ugwu, dika ìgwè aturu nēnweghi onye-ọzùzù: Jehova we si, Ọ dighi onye nwe ndia; ka ha laghachi, nwoke ọ bula n'ulo-ya n'udo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 18
Echiche 2. Ihe Emere 18:16 na onodu