2. Ihe Emere 18:33 IGBOB

33 Ma otù nwoke dọrọ uta-ya nāmaghi onye ọ bu, we b͕ata eze Israel n'etiti njikọ ihe-agha-ya na uwe-agha-ya: o we si onye-ub͕ọ-ala-ya, Chigharia aka-gi, me ka m'si n'ọmuma-ulo-ikwū pua; n'ihi na ọria nāriam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 18

Echiche 2. Ihe Emere 18:33 na onodu