2. Ihe Emere 20:19 IGBOB

19 Ndi Livai, bú ndi sitere n'umu ndi Kohat na ndi sitere n'umu ndi Kora, we bilie ito Jehova, bú Chineke Israel, n'olu di uku ri nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 20

Echiche 2. Ihe Emere 20:19 na onodu