2. Ihe Emere 20:6 IGBOB

6 ọ si, Jehova, bú Chineke nke nna-ayi-hà, ọ̀ bughi Gi onwe-gi bu Chineke n'elu-igwe? ọ̀ bughi Gi onwe-gi nāchi kwa ala-eze nile nke mba nile? ọ bu kwa n'aka-Gi ka ume na idi-ike di, ọ dighi kwa onye gēguzo onwe-ya n'ebe I nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 20

Echiche 2. Ihe Emere 20:6 na onodu