2. Ihe Emere 21:17 IGBOB

17 ha we rigo imegide Juda, we tipúe ya, dọta àkù nile ahuru n'ulo eze, na umu-ya ndikom kwa, na ndinyom-ya, n'agha; ọ dighi kwa nwa-nwoke fọduru ya, ọ bu nání Jehoahaz, bú nke-ntà nime umu-ya ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 21

Echiche 2. Ihe Emere 21:17 na onodu