3 Nna-ha we nye ha ọtutu onyinye, nke ọla-ọcha, na nke ọla-edo, na nke ihe di oké ọnu-ahia, ha na obodo ewusiri ike nime Juda: ma ala-eze ka o nyere Jehoram, n'ihi na onye ahu bu ọkpara.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 21
Echiche 2. Ihe Emere 21:3 na onodu