2. Ihe Emere 24:6 IGBOB

6 Eze we kpọ Jehoiada, bú onye-isi, si ya, Gini mere i jughi ndi Livai ka ha si na Juda, si kwa na Jerusalem, webata ùtú nke Moses, bú orù Jehova, na nke nkpọkọta nke Israel, nke diri ulo-ikwū ihe-àmà?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 24

Echiche 2. Ihe Emere 24:6 na onodu