2. Ihe Emere 25:1 IGBOB

1 Amazaia b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Jehoadan nke Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 25

Echiche 2. Ihe Emere 25:1 na onodu