2. Ihe Emere 25:13 IGBOB

13 Ma ndikom nke usu ndi nāpunara madu ihe nke Amazaia zilagara, ka ha ghara iso ya je agha, madere n'obodo nile nke Juda, site na Sameria we rue Bet-horon, tib͕ue nnù madu asa na ọgu iri nime ha, luta ihe-nluta bara uba n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 25

Echiche 2. Ihe Emere 25:13 na onodu