2. Ihe Emere 25:16 IGBOB

16 O rue, mb͕e ọ nāgwa ya okwu, na eze siri ya, Ọ̀ bu iburu eze onye nādu ọdu ka ayi meworo gi? ra aka; n'ìhi gini ka agētib͕u gi? Onye-amuma ahu we ra aka, si, Amawom na Chineke ezubewo ibibi gi, n'ihi na i mewo nka, i geghi kwa idu-ọdum nti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 25

Echiche 2. Ihe Emere 25:16 na onodu