2. Ihe Emere 26:10 IGBOB

10 O wu-kwa-ra ulo-elu ufọdu n'ọzara, gwue ọtutu olùlù-miri, n'ihi na o nwere ọtutu anu-ulo; ma n'ebe di ala ala, ma n'ebe di lari: o nwe-kwa-ra ndi-ọlu-ubi na ndi-ọlu-ubi-vine n'ugwu na nime Kamel; n'ihi na ọ bu onye huru ọlu ubi n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 26

Echiche 2. Ihe Emere 26:10 na onodu