2. Ihe Emere 26:13 IGBOB

13 Ma n'okpuru aka-ha ka usu nke usu-ndi-agha di, orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ iri-na-asatọ na nnù asatọ na ọgu iri-na-ise, ndi nēwere ume nke ndi bu dìnkpà bu agha, iyere eze aka imegide onye-iro.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 26

Echiche 2. Ihe Emere 26:13 na onodu