2. Ihe Emere 26:15 IGBOB

15 O me kwa nime Jerusalem ihe-agha echèputara, bú nchèputa nke onye nēchèputa ihe, idi n'elu ulo-elu nile, na n'elu nkuku mb͕idi nile, iji b͕a àkú na nkume uku. Aha-ya we pua rue ebe di anya; n'ihi na eyere ya aka n'uzọ di ebube, rue mb͕e ọ di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 26

Echiche 2. Ihe Emere 26:15 na onodu