2. Ihe Emere 26:6 IGBOB

6 O we pua, buso ndi Filistia agha, tipúsia mb͕idi Gat, na mb͕idi Jabne, na mb͕idi Ashdod, o we wue obodo n'ala Ashdod na n'etiti ndi Filistia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 26

Echiche 2. Ihe Emere 26:6 na onodu