2. Ihe Emere 27:5 IGBOB

5 Onye ahu buso-kwa-ra eze umu Amon agha, we ka ha ike. Umu Amon we nye ya n'arọ ahu ọgu talent ọla-ọcha ise, na orú nnù cor ọka wheat na nnù ise, na orú nnù cor ọka barley na nnù ise. Nka ka umu Amon nyeghachiri ya, n'arọ nke-abua kwa, na n'arọ nke-atọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 27

Echiche 2. Ihe Emere 27:5 na onodu