2. Ihe Emere 28:18 IGBOB

18 Ndi Filistia batakwara n'obodo nile nke ebe di ala ala, na nke Negeb nke diri Juda, ha were kwa Bet-shemesh, na Ajalon, na Gedirot, na Soko na umu-obodo-ya, na Timna na umu-obodo-ya, na Gimzo na umu-obodo-ya: ha we biri n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 28

Echiche 2. Ihe Emere 28:18 na onodu