2. Ihe Emere 28:9 IGBOB

9 Ma otù onye-amuma Jehova nọ n'ebe ahu, Oded bu aha-ya: ọ pua izute usu-ndi-agha ahu nke nābiaru Sameria, ọ si ha, Le, ọ bu n'ihi na Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà, kosara Juda ọnuma, ka O nyere ha n'aka-unu, unu we were ọnuma nke ruru elu-igwe b͕ue ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 28

Echiche 2. Ihe Emere 28:9 na onodu