1 Hezekaia malitere ibu eze mb͕e ọ b͕ara orú arọ na ise; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Abaija nwa-nwayi Zekaraia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29
Echiche 2. Ihe Emere 29:1 na onodu