2. Ihe Emere 29:25 IGBOB

25 O we guzo ndi Livai n'ulo Jehova, ndi chiri ájà, na une, na ubọ-akwara, dika ihe ahu si di nke Devid, na Gad, bú onye-ọhu-uzọ nke eze, na Netan, bú onye-amuma, nyere n'iwu: n'ihi na o sitere n'aka Jehova, bú ihe ahu enyere n'iwu, site n'aka ndi-amuma-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29

Echiche 2. Ihe Emere 29:25 na onodu