2. Ihe Emere 29:27 IGBOB

27 Hezekaia we si ka esure àjà-nsure-ọku n'ebe-ichu-àjà. Ma na mb͕e amalitere isure àjà-nsure-ọku, amalitere ibù abù Jehova, na ifù opì nile, na ikpọ ihe nile bu ubọ nke Devid, bú eze Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29

Echiche 2. Ihe Emere 29:27 na onodu