2. Ihe Emere 3:10 IGBOB

10 O me kwa cherubim abua, bú ihe emere dika ihe apiri api, n'ulo nsọ ahu kachasi ulo nsọ nile; ha machita ha ọla-edo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 3

Echiche 2. Ihe Emere 3:10 na onodu