21 Umu Israel ndi ahuru nime Jerusalem we me ememe achicha ekoghi-eko ubọchi asa n'ọṅù uku: ndi Livai na ndi-nchu-àjà nēto kwa Jehova kwa-ubọchi, chiri ihe nādasi udà ike nēto Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30
Echiche 2. Ihe Emere 30:21 na onodu