2. Ihe Emere 30:24 IGBOB

24 N'ihi na Hezekaia, bú eze Juda, buliri nye nkpọkọta ahu nnù oke-ehi abua na ọgu iri, na nnù aturu iri-na-asa na ọgu iri; ndi-isi buli-kwa-ra nye nkpọkọta ahu nnù oke ēhi abua na ọgu iri, na orú nnù aturu na nnù ise: ndi-nchu-àjà we do onwe-ha nsọ n'uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30

Echiche 2. Ihe Emere 30:24 na onodu