3 N'ihi na ha apughi ime ya na mb͕e ahu, n'ihi na ndi-nchu-àjà adoghi onwe-ha nsọ n'ọnu-ọgugu nke gēzuru ihe ahu, ndi Israel achikọtaghi kwa onwe-ha biarue Jerusalem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30
Echiche 2. Ihe Emere 30:3 na onodu