2. Ihe Emere 31:19 IGBOB

19 umu Eron kwa, bú ndi-nchu-àjà, ndi nọ n'ọhia nke ebe-ita-nri obodo-ha, n'obodo nile ọ bula, ha nwere ndikom ndi akpọrọ n'aha n'aha, inye ndikom nile n'etiti ndi-nchu-àjà òkè-ha, inye kwa ndi nile ndi di n'akwụkwọ-osuso-ọmumu n'etiti ndi Livai.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 31

Echiche 2. Ihe Emere 31:19 na onodu