2. Ihe Emere 31:2 IGBOB

2 Hezekaia we guzo òkè nile nke ndi-nchu-àjà na ndi Livai, dika òkè nile ha si di, nwoke ọ bula dika òfùfè-ya si di, ma ndi-nchu-àjà ma ndi Livai, ichu àjà-nsure-ọku na àjà-udo, ije ozi, na ikele ekele, na ito Chineke n'ọnu-uzọ-ama nile nke ọmuma-ulo-ikwū Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 31

Echiche 2. Ihe Emere 31:2 na onodu