26 Hezekaia we ruru ala n'ihi idi-elu nke obi-ya, ya onwe-ya na ndi bi na Jerusalem, iwe Jehova abiakwasighi kwa ha n'ubọchi Hezekaia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 32
Echiche 2. Ihe Emere 32:26 na onodu