2. Ihe Emere 33:13 IGBOB

13 O we kpere Ya; O we kwe ka ọ riọta ihe ọ riọrọ, we nuru aririọ-amara-ya, me ka ọ lata na Jerusalem ba n'ala-eze-ya. Manase we mara na Jehova, Ya onwe-ya, bu Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 33

Echiche 2. Ihe Emere 33:13 na onodu