2. Ihe Emere 33:8 IGBOB

8 M'gaghi-esi kwa n'elu ala nke M'guzoro nye nna-unu-hà wezuga ukwu Israel ọzọ: nání ọ buru na ha elezi anya ime nile nke M'nyeworo ha n'iwu, bú iwu ahu nile na ukpuru nile na ikpé nile nke sitere n'aka Moses.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 33

Echiche 2. Ihe Emere 33:8 na onodu