2. Ihe Emere 36:10 IGBOB

10 Ma n'ọb͕ub͕a arọ, eze, bú Nebukadneza, zìri, me ka ọ biarue Babilon, ya na ihe nile anāchọsi ike nke ulo Jehova, o we me Zedakaia, bú nwa-nne-ya, eze Juda na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 36

Echiche 2. Ihe Emere 36:10 na onodu