2. Ihe Emere 36:17 IGBOB

17 O we me ka eze Kaldea rigokwasi ha, o we were mma-agha b͕ue umu-okorọbia-ha n'ulo ebe nsọ ha, o nweghi kwa ọmiko n'aru nwa-okorọbia, ma ọbu n'aru nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, ma-ọbu n'aru okenye, ma-ọbu n'aru onye kara nká: ha nile ka O nyere n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 36

Echiche 2. Ihe Emere 36:17 na onodu