2. Ihe Emere 5:1 IGBOB

1 Ewe jezue ozi nile nke Solomon jere ulo Jehova. Solomon we webata ihe nile Devid, bú nna-ya, doro nsọ; bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe nile, o tiye ha n'ulo-àkù nke ulo Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 5

Echiche 2. Ihe Emere 5:1 na onodu