2. Ihe Emere 5:10 IGBOB

10 Ọ dighi ihe di n'ib͕e ahu, ọ bu nání mbadamba nkume abua nke Moses tiyere nime ha na Horeb, mb͕e Jehova na umu Israel b͕ara ndu, mb͕e ha siri n'Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 5

Echiche 2. Ihe Emere 5:10 na onodu