2. Ihe Emere 5:6 IGBOB

6 Eze, bú Solomon, na nzukọ nile nke Israel, bú ndi nēzukọta n'ebe ọ nọ, nọ n'iru ib͕e ahu, nāchu n'àjà ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi, nke anādighi-agu ha ọnu, nke anādighi-aguta kwa ha n'ihi iba-uba-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 5

Echiche 2. Ihe Emere 5:6 na onodu