2. Ihe Emere 6:16 IGBOB

16 Ma ub͕u a, Jehova, bú Chineke Israel, debere orù-Gi Devid, bú nnam, okwu nke I gwaworo ya, si, Ọ dighi nwoke ọ bula i nwere agēbipu n'irum n'inọkwasi n'oche-eze Israel; nání ọ buru na umu-gi elezi uzọ-ha anya, ijeghari n'iwum dika i jeghariworo n'irum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 6

Echiche 2. Ihe Emere 6:16 na onodu