2. Ihe Emere 6:21 IGBOB

21 Ge kwa nti aririọ-amara nile nke orù-Gi, na nke ndi-Gi, bú Israel, mb͕e ha nēkpe ekpere n'ebe ebe a di: Gi onwe-gi si kwa n'ebe obibi-Gi, bú site n'elu-igwe, nuru; mb͕e I nuworo, Gi b͕aghara kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 6

Echiche 2. Ihe Emere 6:21 na onodu