2. Ihe Emere 6:28 IGBOB

28 Mb͕e oké unwu gādi n'ala, mb͕e ajọ ọria nke nēfe efe gādi, mb͕e nchakpọ gādi, ma-ọbu ọmuma-ebu, ma-ọbu igurube, ma-ọbu ọbubu; mb͕e ndi-iro-ha gānọchigide ha n'agha n'ala nke ọnu-uzọ-ama nile ha; ihe-otiti ọ bula, ma-ọbu ọria ọ bula;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 6

Echiche 2. Ihe Emere 6:28 na onodu