2. Ihe Emere 6:32 IGBOB

32 Ọzọ kwa, ihe bayere onye ala ọzọ, nke ọ bughi na ndi-Gi, bú Israel, ka o sitere, ma o siwo n'ala di anya bia n'ihi aha uku Gi, na aka-Gi di ike, na ogwe-aka-Gi esetiri eseti; mb͕e ha gābia kpe ekpere n'ebe ulo a di:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 6

Echiche 2. Ihe Emere 6:32 na onodu