2. Ihe Emere 7:22 IGBOB

22 Ha gāsi kwa, Ọ bu n'ihi na ha rapuru Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, Onye mere ka ha si n'ala Ijipt puta, ha we jide chi ọzọ, kpọ isi ala nye ha, fè ha òfùfè: n'ihi ya ka O meworo ka ihe ọjọ a nile biakwasi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 7

Echiche 2. Ihe Emere 7:22 na onodu