2. Ihe Emere 9:8 IGBOB

8 Ka Jehova, bú Chineke-gi, buru onye agọziri agọzi, Onye ihe-gi tọrọ Ya utọ, itiyekwasi gi n'oche-eze-Ya, iburu Jehova, bú Chineke-gi, eze: n'ihi na Chineke-gi huru Israel n'anya, ime ka ha guzo rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi ya ka O mere gi eze-ha, ime ihe ekpere n'ikpe na ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 9

Echiche 2. Ihe Emere 9:8 na onodu