Abù-Ákwá 1:4 IGBOB

4 Uzọ nile nke Zaion nēru újú, n'ihi na ọ dighi ndi nābia na mb͕e akara àkà;Ọnu-uzọ-ama-ya nile tọb͕ọrọ n'efu; ndi-nchu-àjà-ya nēze ume:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1

Echiche Abù-Ákwá 1:4 na onodu