5 Ndi nākpab͕u ya aghọwo ndi-isi, ndi-iro-ya nọ n'udo;N'ihi na Jehova emekpawo ya aru n'ihi iba-uba nke njehie-ya nile:Umu-ntakiri-ya alawo dika ndi adọtara n'agha n'iru onye-nkpab͕u.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1
Echiche Abù-Ákwá 1:5 na onodu