Abù-Ákwá 4:15 IGBOB

15 Wezuganu onwe-unu, ka ha kpọrọ ha òkù, Onye ruru árú! wezuganu onwe-unu, wezuganu onwe-unu, unu emetula aka:Mb͕e ha b͕apuru ha ṅaghari-kwa-ra; madu siri n'etiti mba nile, Ha agaghi-anọ kwa ọnọdu-abali ọzọ n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 4

Echiche Abù-Ákwá 4:15 na onodu