Abù-Ákwá 4:9 IGBOB

9 Ndi mma-agha b͕uworo adiwo nma kari ndi agu gub͕uworo;N'ihi na ndia nērùpu dika miri, buru ndi adupuworo adupú, ghara inwe ihe-omume nke ubi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 4

Echiche Abù-Ákwá 4:9 na onodu