Daniel 1:20 IGBOB

20 Ma n'okwu ọ bula nke amam-ihe nke nghọta, nke eze chọrọ n'aka ha, ọ huru na ha ka ndi-ode-akwukwọ di nsọ nile na ndi-dibia nile ndi nọ n'ala-eze-ya nile nma ub͕ò iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 1

Echiche Daniel 1:20 na onodu